Abụ Ọma 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ugbu a kwa, unu ndị eze, jirinụ nghọta mee ihe;Kwenụ ka a gbazie unu, unu ndị ikpe nke ụwa.+ Abụ Ọma 72:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị eze niile ga-akpọrọ ya isiala;+Mba niile ga-ejekwara ya ozi.+