Jọn 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 nke mere na e mezuru ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe anyị nụrụ?+ Ònyekwa ka e kpugheere ogwe aka Jehova?”+ Ndị Rom 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka o sina dị, ọ bụghị ha niile rubere isi n’ozi ọma ahụ.+ N’ihi na Aịzaya sịrị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ site n’ọnụ anyị?”+
38 nke mere na e mezuru ihe Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe anyị nụrụ?+ Ònyekwa ka e kpugheere ogwe aka Jehova?”+
16 Ka o sina dị, ọ bụghị ha niile rubere isi n’ozi ọma ahụ.+ N’ihi na Aịzaya sịrị: “Jehova, ònye nwere okwukwe n’ihe a nụrụ site n’ọnụ anyị?”+