Job 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọbụna osisi nwere olileanya.Ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epulite ọzọ,+Ọ dịghịkwa mgbe ọ na-agaghị enwe ome. Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Alaka+ ga-esi n’úkwù osisi Jesi+ puo; ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amị mkpụrụ.+ Zekaraya 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+ Ndị Filipaị 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ee e, kama o mere onwe ya ihe efu ma were ọdịdị onye ohu,+ wee dịrị n’oyiyi mmadụ.+
7 N’ihi na ọbụna osisi nwere olileanya.Ọ bụrụ na e gbutuo ya, ọ ga-epulite ọzọ,+Ọ dịghịkwa mgbe ọ na-agaghị enwe ome.
12 Sịkwa ya,“‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ọ bụ nwoke a+ ka aha ya bụ Ome.+ Ọ ga-esi n’ọnọdụ ya pulite, ọ ga-ewukwa ụlọ nsọ Jehova.+