Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Maịka 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ugbu a, ị na-ebekasị onwe gị ahụ́,+ gị obodo a wakporo awakpo; ọ nọchibidowo anyị.+ Ha ga-akụ onyeikpe nke Izrel mkpara na ntì.+ Matiu 26:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Mgbe ahụ, ha gbụrụ ya ọnụ mmiri n’ihu+ ma suo ya ọkpọ.+ Ndị ọzọ mara ya ụra n’ihu,+ Jọn 6:66 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 66 N’ihi ihe a o kwuru, ọtụtụ n’ime ndị na-eso ụzọ ya laghachiri n’ihe ha hapụrụ ahapụ,+ kwụsịkwa iso ya na-ejegharị.+
5 “Ugbu a, ị na-ebekasị onwe gị ahụ́,+ gị obodo a wakporo awakpo; ọ nọchibidowo anyị.+ Ha ga-akụ onyeikpe nke Izrel mkpara na ntì.+
66 N’ihi ihe a o kwuru, ọtụtụ n’ime ndị na-eso ụzọ ya laghachiri n’ihe ha hapụrụ ahapụ,+ kwụsịkwa iso ya na-ejegharị.+