Abụ Ọma 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+ Aịzaya 53:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ tọrọ Jehova ụtọ igwepịa ya.+ O mere ka ọ rịa ọrịa.+ Ọ bụrụ na ị ga-eme ka mkpụrụ obi ya bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ ọ ga-ahụ ụmụ ya,+ ọ ga-emekwa ka ụbọchị ya dị ogologo.+ Ihe na-atọ Jehova ụtọ+ ga-aga nke ọma+ n’aka ya.
22 Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?+Gịnị mere i ji nọrọ n’ebe dị anya ghara ịbịa zọpụta m,+Wee ghara ige ntị ná mkpu arịrị m na-eti?+
10 Ma ọ tọrọ Jehova ụtọ igwepịa ya.+ O mere ka ọ rịa ọrịa.+ Ọ bụrụ na ị ga-eme ka mkpụrụ obi ya bụrụ àjà ikpe ọmụma,+ ọ ga-ahụ ụmụ ya,+ ọ ga-emekwa ka ụbọchị ya dị ogologo.+ Ihe na-atọ Jehova ụtọ+ ga-aga nke ọma+ n’aka ya.