Matiu 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ọ zaghị ya ihe ọ bụla, ee e, ọbụna otu mkpụrụ okwu, nke mere na o juru gọvanọ ahụ anya nke ukwuu.+ Ọrụ Ndịozi 8:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma akụkụ Akwụkwọ Nsọ nke ọ na-agụpụta bụ nke a: “Dị ka atụrụ, a kpụtara ya n’ebe a ga-egbu ya, dịkwa ka nwa atụrụ na-adịghị ekwu okwu n’ihu onye na-akpacha ya ajị, otú ahụ ka ọ na-adịghị emepe ọnụ ya.+
14 Ma ọ zaghị ya ihe ọ bụla, ee e, ọbụna otu mkpụrụ okwu, nke mere na o juru gọvanọ ahụ anya nke ukwuu.+
32 Ma akụkụ Akwụkwọ Nsọ nke ọ na-agụpụta bụ nke a: “Dị ka atụrụ, a kpụtara ya n’ebe a ga-egbu ya, dịkwa ka nwa atụrụ na-adịghị ekwu okwu n’ihu onye na-akpacha ya ajị, otú ahụ ka ọ na-adịghị emepe ọnụ ya.+