Ọrụ Ndịozi 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+ Ọrụ Ndịozi 7:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ònye n’ime ndị amụma ka nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ee, ha gburu+ ndị mara ọkwa tupu oge eruo banyere ọbịbịa nke Onye ezi omume ahụ,+ bụ́ onye unu ghọworo ugbu a ndị raara ya nye na ndị gburu ya.+
15 ma unu gburu Onye Nnọchiteanya Ukwu nke ndụ.+ Ma Chineke si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya, bụ́ eziokwu nke anyị bụ ndị àmà ya.+
52 Ònye n’ime ndị amụma ka nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ee, ha gburu+ ndị mara ọkwa tupu oge eruo banyere ọbịbịa nke Onye ezi omume ahụ,+ bụ́ onye unu ghọworo ugbu a ndị raara ya nye na ndị gburu ya.+