Matiu 27:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Ma mgbe o ruru mgbede, otu onye Arimatia nke bara ọgaranya bịara. Aha ya bụ Josef, onye bụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs.+ Mak 15:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ya mere, ọ zụrụ ákwà linin ọma ma budata ya, were ákwà linin ọma ahụ fụọ ya ma lie ya+ n’ili+ e gwuru n’oké nkume; o wee kwara otu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ.+ Jọn 19:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 E nwere ubi dị n’ebe ahụ a kpọgidere ya n’osisi. N’ubi ahụ, e nwere otu ili ncheta ọhụrụ,+ bụ́ ebe a na-elitụbeghị onye ọ bụla.
57 Ma mgbe o ruru mgbede, otu onye Arimatia nke bara ọgaranya bịara. Aha ya bụ Josef, onye bụkwa onye na-eso ụzọ Jizọs.+
46 Ya mere, ọ zụrụ ákwà linin ọma ma budata ya, were ákwà linin ọma ahụ fụọ ya ma lie ya+ n’ili+ e gwuru n’oké nkume; o wee kwara otu nkume kwachie ọnụ ụzọ ili ncheta ahụ.+
41 E nwere ubi dị n’ebe ahụ a kpọgidere ya n’osisi. N’ubi ahụ, e nwere otu ili ncheta ọhụrụ,+ bụ́ ebe a na-elitụbeghị onye ọ bụla.