Mkpughe 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ozugbo ahụ, mmụọ ozi ahụ weere arịa ahụ a na-etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ wee gụjuo ya ọkụ+ nke si n’ebe ịchụàjà ahụ ma wụda ya n’ụwa.+ Égbè eluigwe+ wee gbaa, a nụkwara olu, àmụ̀mà+ gburu, ala ọma jijiji+ mekwara.
5 Ma ozugbo ahụ, mmụọ ozi ahụ weere arịa ahụ a na-etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ wee gụjuo ya ọkụ+ nke si n’ebe ịchụàjà ahụ ma wụda ya n’ụwa.+ Égbè eluigwe+ wee gbaa, a nụkwara olu, àmụ̀mà+ gburu, ala ọma jijiji+ mekwara.