Abụ Ọma 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’eluigwe+ ga-achị ọchị;Jehova ga-akwa ha emo.+ Aịzaya 41:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ị ga-achọ ha, ma ị gaghị ahụ ha, bụ́ ndị na-alụso gị ọgụ.+ Ha ga-adị ka ihe na-adịghị adị na ihe efu,+ ya bụ, ndị na-ebuso gị agha.
12 Ị ga-achọ ha, ma ị gaghị ahụ ha, bụ́ ndị na-alụso gị ọgụ.+ Ha ga-adị ka ihe na-adịghị adị na ihe efu,+ ya bụ, ndị na-ebuso gị agha.