Jọn 6:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ihe niile Nna m nyere m ga-eru m aka, agaghịkwa m achụpụ onye na-abịakwute m ma ọlị;+ Jems 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+ Mkpughe 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ana m enye gị ndụmọdụ ka ị zụrụ n’aka m ọlaedo+ e ji ọkụ nụchaa, ka i wee baa ọgaranya, zụrụkwa uwe elu na-acha ọcha, ka i wee yiri uwe, ka e wee ghara ịhụ ọtọ gị,+ ihere ewee mee gị, zụrụkwa ọgwụ anya ị ga-ete n’anya gị+ ka i wee na-ahụ ụzọ.
8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+
18 ana m enye gị ndụmọdụ ka ị zụrụ n’aka m ọlaedo+ e ji ọkụ nụchaa, ka i wee baa ọgaranya, zụrụkwa uwe elu na-acha ọcha, ka i wee yiri uwe, ka e wee ghara ịhụ ọtọ gị,+ ihere ewee mee gị, zụrụkwa ọgwụ anya ị ga-ete n’anya gị+ ka i wee na-ahụ ụzọ.