Aịzaya 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu onye ga-asị: “Abụ m nke Jehova.”+ Onye nke ọzọ ga-akụrụ aha Jekọb,+ onye ọzọ ga-edekwasị n’aka ya: “Abụ m nke Jehova.” Mmadụ ga na-etu onwe ya aha Izrel.’+ Jọn 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+
5 Otu onye ga-asị: “Abụ m nke Jehova.”+ Onye nke ọzọ ga-akụrụ aha Jekọb,+ onye ọzọ ga-edekwasị n’aka ya: “Abụ m nke Jehova.” Mmadụ ga na-etu onwe ya aha Izrel.’+
12 Otú ọ dị, ọ bụ ndị niile nabatara ya+ ka o nyere ikike ịghọ ụmụ Chineke,+ n’ihi na ha nwere okwukwe n’aha ya;+