2 Ndị Eze 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’afọ nke iri na asaa nke ọchịchị Pika nwa Remalaya, Ehaz+ nwa Jotam bụ́ eze Juda ghọrọ eze. 2 Ihe E Mere 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ehaz+ gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem,+ o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova dị ka Devid nna nna ya mere.+
28 Ehaz+ gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem,+ o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova dị ka Devid nna nna ya mere.+