Jeremaya 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Dị ka olulu mmiri si echekwa mmiri nke dị n’ime ya, otú ahụ ka o si chekwaa ihe ọjọọ ya. A na-anụ mkpọtụ ime ihe ike na ibukọrọ ihe ndị mmadụ n’ime ya;+ ọrịa na ihe otiti dị n’ihu m mgbe niile. Emọs 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha amaghị otú e si eme ihe ziri ezi,”+ ka Jehova kwuru, “bụ́ ndị na-eme ka ụlọ elu ha jupụta n’ime ihe ike+ na ibụkọrọ ihe ndị mmadụ.”’ Maịka 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+
7 Dị ka olulu mmiri si echekwa mmiri nke dị n’ime ya, otú ahụ ka o si chekwaa ihe ọjọọ ya. A na-anụ mkpọtụ ime ihe ike na ibukọrọ ihe ndị mmadụ n’ime ya;+ ọrịa na ihe otiti dị n’ihu m mgbe niile.
10 Ha amaghị otú e si eme ihe ziri ezi,”+ ka Jehova kwuru, “bụ́ ndị na-eme ka ụlọ elu ha jupụta n’ime ihe ike+ na ibụkọrọ ihe ndị mmadụ.”’
12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+