1 Ndị Kọrịnt 15:58 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 58 Ya mere, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ bụrụnụ ndị kwụ chịm, ndị nwere ọtụtụ ihe ha na-arụ mgbe niile n’ọrụ Onyenwe anyị,+ ebe unu maara na ndọgbu unu na-adọgbu onwe unu n’ọrụ abụghị n’efu+ n’ime Onyenwe anyị. Mkpughe 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+
58 Ya mere, ụmụnna m m hụrụ n’anya, guzosienụ ike,+ bụrụnụ ndị kwụ chịm, ndị nwere ọtụtụ ihe ha na-arụ mgbe niile n’ọrụ Onyenwe anyị,+ ebe unu maara na ndọgbu unu na-adọgbu onwe unu n’ọrụ abụghị n’efu+ n’ime Onyenwe anyị.
12 “‘Lee! Ana m abịa ọsọ ọsọ,+ m jikwa ụgwọ ọrụ+ m ga-enye, ka m wee nye onye ọ bụla dị ka ọrụ ya si dị.+