1 Ndị Eze 11:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 M ga-ewedakwa ụmụ Devid n’ala n’ihi nke a,+ naanị na ọ gaghị abụ ruo mgbe niile.’”+ Aịzaya 54:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “M hapụrụ gị kpamkpam ruo nwa oge,+ ma m ga-eji ebere dị ukwuu kpọkọta gị.+