Abụ Ọma 90:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-awa okooko n’ụtụtụ, na-agbanwekwa;+Ọ na-akpọnwụ n’uhuruchi, kpọọkwa nkụ.+ Jems 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+
10 ka onye bara ọgaranya+ nweekwa aṅụrị n’ihi ala e wedara ya, n’ihi na ọ ga-ala n’iyi dị ka okooko osisi.+