Abụ Ọma 56:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gị onwe gị edewo ya n’akwụkwọ na m bụ onye gbara ọsọ.+Gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+Ọ̀ bụ na ọ dịghị n’akwụkwọ gị?+ Malakaị 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, ndị na-atụ egwu Jehova+ nọ na-akparịta ụka, otu onye na ibe ya, Jehova nọkwa na-ege ntị ma na-anụ ihe ha na-ekwu.+ E wee malite ide akwụkwọ ncheta n’ihu ya+ maka ndị na-atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na-echebara aha ya echiche.+
8 Gị onwe gị edewo ya n’akwụkwọ na m bụ onye gbara ọsọ.+Gbanye anya mmiri m n’ime karama akpụkpọ gị.+Ọ̀ bụ na ọ dịghị n’akwụkwọ gị?+
16 N’oge ahụ, ndị na-atụ egwu Jehova+ nọ na-akparịta ụka, otu onye na ibe ya, Jehova nọkwa na-ege ntị ma na-anụ ihe ha na-ekwu.+ E wee malite ide akwụkwọ ncheta n’ihu ya+ maka ndị na-atụ egwu Jehova nakwa maka ndị na-echebara aha ya echiche.+