Ezikiel 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sịkwa, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Nnukwu ugo,+ nke nwere nnukwu nku,+ nweekwa ábụ́bà ogologo, nke ábụ́bà juru n’ahụ́, tụọkwa àgwà, feere bịa Lebanọn+ wee fegoro n’elu elu osisi+ sida.+
3 Sịkwa, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Nnukwu ugo,+ nke nwere nnukwu nku,+ nweekwa ábụ́bà ogologo, nke ábụ́bà juru n’ahụ́, tụọkwa àgwà, feere bịa Lebanọn+ wee fegoro n’elu elu osisi+ sida.+