Abụ Ọma 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mee ka obi m ṅụrịa ọṅụ+Karịa ọṅụ ha na-enwe mgbe ọka* na mmanya ọhụrụ ha dị ukwuu.+ Abụ Ọma 126:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye bu akpa nke mkpụrụ ọghịgha juru wee na-aga,+Ọbụna na-akwa ákwá,+Aghaghị iji mkpu ọṅụ+Buru ùkwù ọka* na-alọta.+
6 Onye bu akpa nke mkpụrụ ọghịgha juru wee na-aga,+Ọbụna na-akwa ákwá,+Aghaghị iji mkpu ọṅụ+Buru ùkwù ọka* na-alọta.+