2 Ihe E Mere 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ehaz+ gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem,+ o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova dị ka Devid nna nna ya mere.+
28 Ehaz+ gbara afọ iri abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na isii na Jeruselem,+ o meghịkwa ihe ziri ezi n’anya Jehova dị ka Devid nna nna ya mere.+