Abụ Ọma 45:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Kee mma agha gị+ n’úkwù, gị onye dị ike,+Keekwa ebube gị na ịma mma gị n’úkwù.+ Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+
18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+