Levitikọs 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Unu ga-eri anụ ụmụ unu ndị ikom, unu ga-erikwa anụ ụmụ unu ndị inyom.+ Diuterọnọmi 28:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 ka ọ ghara inyetụ otu n’ime ha anụ ụmụ ya ọ ga-eri, n’ihi na o nwekwaghị ihe fọdụụrụ ya ma ọlị n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị n’obodo gị niile ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.+
55 ka ọ ghara inyetụ otu n’ime ha anụ ụmụ ya ọ ga-eri, n’ihi na o nwekwaghị ihe fọdụụrụ ya ma ọlị n’ihi otú nnọchibido ndị iro gị ga-anọchibido gị n’obodo gị niile ga-esi siere gị ike ma nye gị nsogbu.+