Abụ Ákwá 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+ Maịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “A ga-achịkọta ọtụtụ mba ibuso gị agha, bụ́ mba ndị ahụ na-asị, ‘Ka e metọọ ya, ka anya anyị legidekwa Zayọn.’+
16 Ndị iro gị niile emeghewo ọnụ ha megide gị.+Ha afụwo mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé.+ Ha asịwo: “Anyị ga-eloda ya.+Taa bụ n’ezie ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya.+ Anyị enwetawo ya! Anyị ahụwo ya!”+
11 “A ga-achịkọta ọtụtụ mba ibuso gị agha, bụ́ mba ndị ahụ na-asị, ‘Ka e metọọ ya, ka anya anyị legidekwa Zayọn.’+