2 Ndị Eze 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà, bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+ 2 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Hezekaya+ ghọrọ eze mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, ada Zekaraya.+ 2 Ihe E Mere 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Hezekaya+ bụ́ eze na Aịzaya+ nwa Emọz,+ bụ́ onye amụma,+ nọ na-ekpe ekpere n’ihi ihe a,+ na-akpọku Chineke nke bi n’eluigwe maka enyemaka.+
2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà, bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+
29 Hezekaya+ ghọrọ eze mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise, ọ chịkwara afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, ada Zekaraya.+
20 Ma Hezekaya+ bụ́ eze na Aịzaya+ nwa Emọz,+ bụ́ onye amụma,+ nọ na-ekpe ekpere n’ihi ihe a,+ na-akpọku Chineke nke bi n’eluigwe maka enyemaka.+