Matiu 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma mgbe ị na-ekpe ekpere, ekwughachila otu ihe ugboro ugboro,+ dị ka ndị mba ọzọ na-eme, n’ihi na ha na-eche na a ga-anụ olu ha n’ihi ọtụtụ okwu ha na-ekwu.
7 Ma mgbe ị na-ekpe ekpere, ekwughachila otu ihe ugboro ugboro,+ dị ka ndị mba ọzọ na-eme, n’ihi na ha na-eche na a ga-anụ olu ha n’ihi ọtụtụ okwu ha na-ekwu.