Aịzaya 47:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ahụ ka ha ga-adịrị gị, bụ́ ndị gị na ha dọgbuworo onwe unu n’ọrụ dị ka ndị na-agwọrọ gị ọgwụ+ malite mgbe ị bụ nwata. Ha ga-awagharị wee laa n’ógbè ha n’otu n’otu. A gaghị enwe onye ga-azọpụta gị.+
15 Otú ahụ ka ha ga-adịrị gị, bụ́ ndị gị na ha dọgbuworo onwe unu n’ọrụ dị ka ndị na-agwọrọ gị ọgwụ+ malite mgbe ị bụ nwata. Ha ga-awagharị wee laa n’ógbè ha n’otu n’otu. A gaghị enwe onye ga-azọpụta gị.+