Job 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eji oké olu gwa olulu,+ sị, ‘Ị bụ nna m!’Gwakwa ikpuru,+ sị, ‘Ị bụ nne m na nwanne m nwaanyị!’ Job 24:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Akpa nwa ga-echefu ya, ikpuru ga-amịcha ya,+A gakwaghị echeta ya.+A ga-agbajikwa ajọ omume dị nnọọ ka osisi.+
14 M ga-eji oké olu gwa olulu,+ sị, ‘Ị bụ nna m!’Gwakwa ikpuru,+ sị, ‘Ị bụ nne m na nwanne m nwaanyị!’
20 Akpa nwa ga-echefu ya, ikpuru ga-amịcha ya,+A gakwaghị echeta ya.+A ga-agbajikwa ajọ omume dị nnọọ ka osisi.+