Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+ Zekaraya 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-alaghachi na Zayọn+ wee biri n’ime Jeruselem;+ a ga-akpọkwa Jeruselem obodo eziokwu,+ kpọọkwa ugwu Jehova+ nke ụsụụ ndị agha ugwu nsọ.’”+
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+
3 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘M ga-alaghachi na Zayọn+ wee biri n’ime Jeruselem;+ a ga-akpọkwa Jeruselem obodo eziokwu,+ kpọọkwa ugwu Jehova+ nke ụsụụ ndị agha ugwu nsọ.’”+