Jeremaya 48:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abata n’obodo gị niile,+ ọ dịghị obodo ga-alanahụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi, a ga-alakwa ala dị larịị n’iyi, ọ bụ ihe Jehova kwuru. Jeremaya 48:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “‘A ga-ekpochapụkwa Moab ka ọ ghara ịbụkwa mba,+ n’ihi na o buliri onwe ya elu megide Jehova.+
8 Onye na-ebukọrọ ihe mmadụ ga-abata n’obodo gị niile,+ ọ dịghị obodo ga-alanahụ.+ Ndagwurugwu ga-ala n’iyi, a ga-alakwa ala dị larịị n’iyi, ọ bụ ihe Jehova kwuru.