3 unu ndị riworo anụ ahụ́ nke ndị m,+ gbaa ha akpụkpọ, kụrie ọkpụkpụ ha, gwerisiekwa ha dị ka ihe a wụnyere n’ite nwere ọnụ obosara, dịkwa ka anụ dị n’ime ite e ji esi nri.+
34 Jeruselem, Jeruselem, nke na-egbu+ ndị amụma, nke na-atụkwa ndị e ziteere ya nkume+—lee ọtụtụ ugboro m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị dị ka nnekwu ọkụkọ si achịkọta ụmụ ya n’okpuru nku ya,+ ma unu achọghị ya!+
52 Ònye n’ime ndị amụma ka nna nna unu hà na-akpagbughị?+ Ee, ha gburu+ ndị mara ọkwa tupu oge eruo banyere ọbịbịa nke Onye ezi omume ahụ,+ bụ́ onye unu ghọworo ugbu a ndị raara ya nye na ndị gburu ya.+