Aịzaya 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lee! Jehova nwere onye dị ike, nke nwekwara ume.+ Dị ka akụ́ mmiri ígwé nke na-ezosi ike+ na égbè eluigwe, mmiri ozuzo nke na-ebibi ihe, dị ka oké mmiri ozuzo nke idei ya na-asọsi ike+ na égbè eluigwe, otú a ka ọ ga-eji ike tụda ya n’ala. Hosia 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ebube Ifrem ga-efepụ dị ka anụ ufe,+ nke ga-eme ka a ghara ịmụ nwa, gharakwa ibu afọ ime na ịtụrụ ime.+
2 Lee! Jehova nwere onye dị ike, nke nwekwara ume.+ Dị ka akụ́ mmiri ígwé nke na-ezosi ike+ na égbè eluigwe, mmiri ozuzo nke na-ebibi ihe, dị ka oké mmiri ozuzo nke idei ya na-asọsi ike+ na égbè eluigwe, otú a ka ọ ga-eji ike tụda ya n’ala.
11 Ebube Ifrem ga-efepụ dị ka anụ ufe,+ nke ga-eme ka a ghara ịmụ nwa, gharakwa ibu afọ ime na ịtụrụ ime.+