Aịzaya 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova na ndị okenye nke ndị ya na ndị isi ha ga-aba n’ikpe.+ “Unu onwe unu agbawo ubi vaịn ọkụ. Ihe a pụnaara onye nọ n’ahụhụ dị n’ụlọ unu.+ Maịka 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, nụrụnụ ihe a, unu ndị isi nke ụlọ Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel,+ ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-eme ka ọbụna ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ;+
14 Jehova na ndị okenye nke ndị ya na ndị isi ha ga-aba n’ikpe.+ “Unu onwe unu agbawo ubi vaịn ọkụ. Ihe a pụnaara onye nọ n’ahụhụ dị n’ụlọ unu.+
9 Biko, nụrụnụ ihe a, unu ndị isi nke ụlọ Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel,+ ndị kpọrọ ikpe ziri ezi asị, ndị na-eme ka ọbụna ihe kwụ ọtọ gbagọọ agbagọ;+