Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 31:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ozugbo ha mechara ihe a dum, ndị Izrel niile+ nọ n’ebe ahụ gara n’obodo ndị dị na Juda.+ Ha wee kụrisịa ogidi nsọ dị iche iche,+ gbutusịakwa ogwe osisi ndị dị nsọ+ ma kwatuo ebe ndị dị elu+ na ebe ịchụàjà+ ndị dị na Juda+ na Benjamin dum nakwa n’Ifrem+ na Manase+ ruo mgbe ha mechara. E mesịa, ụmụ Izrel niile laghachiri n’obodo ha, onye nke ọ bụla n’ihe nketa ya.

  • 2 Ihe E Mere 34:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 ọ kwatukwara ebe ịchụàjà+ ha dị iche iche na ogwe osisi ha dị nsọ.+ Ọ kụrisịkwara ihe oyiyi a pịrị apị+ ma gwerie ha.+ O gbutukwara ihe niile e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ ndị dị n’ala Izrel dum. E mesịa, ọ lọtara Jeruselem.

  • Jeremaya 17:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ọbụna ụmụ ha na-echeta ebe ịchụàjà ha na ogwe osisi ha dị nsọ ndị dị n’akụkụ osisi jupụtara n’akwụkwọ ndụ, n’elu ugwu ndị dị elu,+

  • Ezikiel 36:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+

  • Hosia 8:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “N’ihi na Ifrem arụwo ọtụtụ ebe ịchụàjà iji mehie.+ O nwewo ebe ịchụàjà dị iche iche iji mehie.+

  • Hosia 14:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+

      “Mụ onwe m ga-azaghachi, m ga-elegide ya anya.+ Mụ onwe m dị ka osisi junipa nke jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Ọ bụ m ga-amịrị gị mkpụrụ.”

  • Zekaraya 13:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, “na m ga-ebipụ aha arụsị niile n’ala ha,+ a gaghịkwa echeta ha ọzọ; m ga-emekwa ka ndị amụma+ na ike ndị mmụọ ọjọọ si n’ala a pụọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya