7 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Lee, m na-agbaze ha, m ga-enyochakwa ha,+ n’ihi na olee otú ọzọ m ga-esi meso ada bụ́ ndị m ihe?+
3 Ọ ga-anọdụkwa dị ka onye na-anụcha ihe na onye na-eme ka ọlaọcha dị ọcha,+ ọ ga-emekwa ka ụmụ Livaị dị ọcha;+ ọ ga-anụcha ha dị ka ọlaedo,+ nụchaakwa ha dị ka ọlaọcha, ha ga-aghọkwara Jehova ndị na-eweta onyinye inweta ihu ọma+ n’ezi omume.