Diuterọnọmi 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee napụta gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere m ji enye gị iwu ka i mee ihe a. Jeremaya 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova ga-agbapụta Jekọb,+ ọ ga-anapụtakwa ya n’aka onye ka ya ike.+
18 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee napụta gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere m ji enye gị iwu ka i mee ihe a.