21 Leenụ! ị tụkwasịwo obi ná nkwado nke ahịhịa amị a a zọturu azọtu,+ bụ́ Ijipt,+ ga-enye gị, nke ga-adụ mmadụ n’ọbụ aka wee dụpuo ya ma ọ bụrụ na ọ dabere na ya. Otú ahụ ka Fero+ eze Ijipt dị n’ebe ndị niile na-atụkwasị ya obi nọ.
6 Lee! Ị tụkwasịwo obi ná nkwado nke ahịhịa amị a a zọturu azọtu,+ bụ́ Ijipt,+ ga-enye gị, nke ga-adụ mmadụ n’ọbụ aka wee dụpuo ya ma ọ bụrụ na ọ dabere na ya. Otú ahụ ka Fero+ eze Ijipt dị n’ebe ndị niile na-atụkwasị ya obi nọ.+
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+