Aịzaya 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Okwu ikpe e kwuru megide Babịlọn,+ nke Aịzaya nwa Emọz+ nụrụ mgbe ọ hụrụ ọhụụ: Aịzaya 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A gakwaghị ebi n’ime ya ebi,+ ọ gaghịkwa enwe ebe obibi malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Onye Arab agaghị ama ụlọikwuu ya n’ebe ahụ, ọ dịghịkwa ndị ọzụzụ atụrụ ga-eme ka atụrụ ha makpuru n’ebe ahụ. Jeremaya 51:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Oké osimiri erikpuwo Babịlọn. Ebili mmiri ya ekpuchiwo ya.+
20 A gakwaghị ebi n’ime ya ebi,+ ọ gaghịkwa enwe ebe obibi malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Onye Arab agaghị ama ụlọikwuu ya n’ebe ahụ, ọ dịghịkwa ndị ọzụzụ atụrụ ga-eme ka atụrụ ha makpuru n’ebe ahụ.