Aịzaya 13:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Geenụ ntị! Ọ dị ìgwè nọ n’ugwu, nke yiri ndị dị ọtụtụ!+ Geenụ ntị! Alaeze dị iche iche na-eme mkpọtụ, mba ndị a kpọkọtara ọnụ+ na-emekwa mkpọtụ! Jehova nke ụsụụ ndị agha na-akpọkọta ụsụụ ndị agha.+ Aịzaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere.
4 Geenụ ntị! Ọ dị ìgwè nọ n’ugwu, nke yiri ndị dị ọtụtụ!+ Geenụ ntị! Alaeze dị iche iche na-eme mkpọtụ, mba ndị a kpọkọtara ọnụ+ na-emekwa mkpọtụ! Jehova nke ụsụụ ndị agha na-akpọkọta ụsụụ ndị agha.+
18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere.