Habakọk 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ebe m na-anọ eche nche ka m ga na-eguzo,+ m ga na-anọkwa n’elu mgbidi siri ike; m ga-anọ na nche+ ka m hụ ihe ọ ga-esi n’ọnụ m kwuo+ nakwa ihe m ga-aza mgbe ọ dọrọ m aka ná ntị.+
2 N’ebe m na-anọ eche nche ka m ga na-eguzo,+ m ga na-anọkwa n’elu mgbidi siri ike; m ga-anọ na nche+ ka m hụ ihe ọ ga-esi n’ọnụ m kwuo+ nakwa ihe m ga-aza mgbe ọ dọrọ m aka ná ntị.+