Job 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ̀ bụ na mmadụ efu enweghị ọrụ a manyere+ ya ịrụ n’elu ụwa,Ọ̀ bụ na ụbọchị ya adịghịkwa ka ụbọchị onye ọrụ e goro ego?+ Aịzaya 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ekwuwokwa ugbu a, sị: “Tupu afọ atọ agafee, dị ka afọ nke onye ọrụ e goro ego si dị,+ a ga-eji ụdị oké ọgba aghara ọ bụla weda ebube+ Moab ala, ndị fọdụrụnụ ga-abụkwa mmadụ ole na ole, ndị na-adịghị ike.”+
7 “Ọ̀ bụ na mmadụ efu enweghị ọrụ a manyere+ ya ịrụ n’elu ụwa,Ọ̀ bụ na ụbọchị ya adịghịkwa ka ụbọchị onye ọrụ e goro ego?+
14 Jehova ekwuwokwa ugbu a, sị: “Tupu afọ atọ agafee, dị ka afọ nke onye ọrụ e goro ego si dị,+ a ga-eji ụdị oké ọgba aghara ọ bụla weda ebube+ Moab ala, ndị fọdụrụnụ ga-abụkwa mmadụ ole na ole, ndị na-adịghị ike.”+