Jeremaya 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Anyị anụwo mkpọtụ nke ịma jijiji na nke ụjọ,+ udo adịghịkwa. Emọs 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “‘Ahụhụ ga-adịrị ndị agụụ ụbọchị Jehova na-agụsi ike!+ Gịnịzi ka ụbọchị Jehova ga-apụtara unu?+ Ọ ga-abụ ọchịchịrị, ọ bụghị ìhè,+
18 “‘Ahụhụ ga-adịrị ndị agụụ ụbọchị Jehova na-agụsi ike!+ Gịnịzi ka ụbọchị Jehova ga-apụtara unu?+ Ọ ga-abụ ọchịchịrị, ọ bụghị ìhè,+