Aịzaya 65:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik, Aịzaya 66:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru.
3 ndị na-akpasu m iwe+ n’ihu m mgbe niile, na-achụ àjà n’ubi,+ na-esurekwa ihe nsure ọkụ+ n’elu brik,
17 Ndị na-edo onwe ha nsọ, na-eme onwe ha ka ha dị ọcha iji banye n’ubi,+ n’azụ nke dị n’etiti, ndị na-eri anụ ézì+ na ihe a na-asọ oyi, ọbụna òké,+ ha niile ga-ala n’iyi,” ka Jehova kwuru.