2 Ihe E Mere 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+ Abụ Ọma 48:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 I ji ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka ụgbọ mmiri niile nke Tashish kpuo.+ Aịzaya 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ọ ga-abịakwasịkwa ụgbọ mmiri niile nke Tashish+ na ụgbọ epeepe niile a na-achọsi ike. Ezikiel 27:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘“Ọ bụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-eburu gị ngwá ahịa gị, i wee jupụta ná ngwá ahịa, dịkwa ebube n’etiti oké osimiri.+
21 N’ihi na ndị na-ejere Haịram+ ozi na-eji ụgbọ mmiri eze aga Tashish.+ Otu ugboro n’afọ atọ, ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo na ọlaọcha,+ ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.+
25 “‘“Ọ bụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-eburu gị ngwá ahịa gị, i wee jupụta ná ngwá ahịa, dịkwa ebube n’etiti oké osimiri.+