Aịzaya 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 tinyere dike na onye agha, onyeikpe na onye amụma,+ na onye na-agba afa na okenye,+ Aịzaya 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ga-ebepụkwa isi+ na ọdụdụ,+ ome na ahịhịa amị n’Izrel, n’otu ụbọchị.+ Ezikiel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Oge ga-eru, ụbọchị ga-abịa. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ;+ ka onye na-ere ihe ghara iruwe uju, n’ihi na m na-eweso ìgwè ndị ya niile iwe ọkụ. Hosia 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ọ ga-adịrị ndị nkịtị otú ọ dịịrị onye nchụàjà;+ m ga-emekwa ka ha zaa ajụjụ maka ụzọ ha;+ m ga-emekwa ka ha buru ihe ha metara.+
12 Oge ga-eru, ụbọchị ga-abịa. Ka onye na-azụ ihe ghara ịṅụrị ọṅụ;+ ka onye na-ere ihe ghara iruwe uju, n’ihi na m na-eweso ìgwè ndị ya niile iwe ọkụ.
9 “Ọ ga-adịrị ndị nkịtị otú ọ dịịrị onye nchụàjà;+ m ga-emekwa ka ha zaa ajụjụ maka ụzọ ha;+ m ga-emekwa ka ha buru ihe ha metara.+