Diuterọnọmi 32:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mma agha ga-agbawa ha aka nwa n’èzí,+Ụjọ ga-adịkwa n’ime ụlọ,+Gbawa ha aka ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke,+Nwa na-aṅụ ara na nwoke isi awọ́.+ Abụ Ákwá 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anyị aghọwo ụmụ mgbei na-enweghị nna.+ Nne anyị hà dịzi ka ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ.+
25 Mma agha ga-agbawa ha aka nwa n’èzí,+Ụjọ ga-adịkwa n’ime ụlọ,+Gbawa ha aka ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke,+Nwa na-aṅụ ara na nwoke isi awọ́.+