Ọpụpụ 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ọ bụrụ na mmadụ enye mmadụ ibe ya ego ma ọ bụ ihe ka o debere ya,+ e wee zuru ya n’ụlọ onye ahụ, ọ bụrụ na a hụ onye ohi ahụ, ọ ga-akwụ ụgwọ ya okpukpu abụọ.+
7 “Ọ bụrụ na mmadụ enye mmadụ ibe ya ego ma ọ bụ ihe ka o debere ya,+ e wee zuru ya n’ụlọ onye ahụ, ọ bụrụ na a hụ onye ohi ahụ, ọ ga-akwụ ụgwọ ya okpukpu abụọ.+