Abụ Ọma 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihere ga-emegbu ndị iro m niile,+ ha ga-amakwa jijiji;Ha ga-alaghachi azụ, ihere ga-eme ha ozugbo.+ Abụ Ọma 35:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe. Abụ Ọma 40:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+ Jeremaya 23:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 M ga-eme ka nkọcha bịakwasị unu ruo mgbe a na-akaghị aka, wetakwara unu mweda n’ala nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka, nke a na-agaghị echefu echefu.”’”+
10 Ihere ga-emegbu ndị iro m niile,+ ha ga-amakwa jijiji;Ha ga-alaghachi azụ, ihere ga-eme ha ozugbo.+
26 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi m.+Ka ndị na-ebuli onwe ha elu megide m+ yiri ihere+ na mweda n’ala dị ka uwe.
14 Ka ihere mee ha, ka e mechuokwa ha niile ihu,+Bụ́ ndị na-achọ mkpụrụ obi m ka ha bibie ya.+Ka ndị ọdachi m na-atọ ụtọ laghachi azụ, ka e menyekwa ha ihere.+
40 M ga-eme ka nkọcha bịakwasị unu ruo mgbe a na-akaghị aka, wetakwara unu mweda n’ala nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka, nke a na-agaghị echefu echefu.”’”+