23 “‘N’ụbọchị ahụ,’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘m ga-akpọrọ gị, Zerọbabel+ nwa Shieltiel,+ bụ́ ohu m,’ ka Jehova kwuru; ‘m ga-emekwa ka ị bụrụ mgbaaka e ji aka ihe akara,+ n’ihi na ọ bụ gị bụ onye m họọrọ,’+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.”+