10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+
30 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru megide Jehoyakim eze Juda, ‘Ọ dịghị onye nke ya ga-anọkwasị n’ocheeze Devid,+ a ga-atụpụkwa ozu ya+ n’anwụ ehihie, nakwa n’oyi abalị.